14 Ọ we sa ihe-ime-ya na ọlu-ukwu na ọlu-aka-ya, sure ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'elu àjà-nsure-ọku n'ebe-ichu-àjà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9
Echiche Levitikọs 9:14 na onodu