Ọnu-Ọgugu 1:18 IGBOB

18 ọ bu kwa nzukọ Israel nile ka ha kpọkọtara n'ubọchi mbu nke ọnwa nke-abua, ha we kọ akukọ osuso-ọmumu-ha dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, n'ọnu-ọgugu aha, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, onye na isi-ya onye na isi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 1

Echiche Ọnu-Ọgugu 1:18 na onodu