Ọnu-Ọgugu 1:22 IGBOB

22 Nke umu Simeon, osuso-ọmumu nile ha, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, ndi-ha agukọtara agukọta, n'ọnu-ọgugu aha, onye na isi-ya onye na isi-ya, nwoke ọ bula site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, onye ọ bula nke nāpukuru usu ndi-agha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 1

Echiche Ọnu-Ọgugu 1:22 na onodu