5 Ndia bu kwa aha ndikom unu na ha gēguzo: nke Reuben; Elizua nwa Shedeua.
6 Nke Simeon; Shelumiel nwa Zurishadai.
7 Nke Juda, Nahshon nwa Aminadab.
8 Nke Isaka; Netanel nwa Zua.
9 Nke Zebulun; Eliab nwa Hilon.
10 Nke umu Josef: nke Efraim; Elishama nwa Amihud: nke Manase; Gameliel nwa Pedahzua.
11 Nke Benjamin; Abidan nwa Gideoni.