Ọnu-Ọgugu 1:50 IGBOB

50 ma gi onwe-gi me ndi Livai ka ha buru ndi nēlekọta ebe-obibi ihe-àmà, ndi nēlekọta kwa lhe-ya nile, ndi nēlekọta kwa ihe nile diri ya: ha onwe-ha ganēbu ebe-obibi ahu, na ihe-ya nile: ha onwe-ha gēje-kwa-ra ya ozi, ọ bu kwa buruburu ebe-obibi ahu ka ha gāma ulo-ikwū-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 1

Echiche Ọnu-Ọgugu 1:50 na onodu