Ọnu-Ọgugu 10:10 IGBOB

10 Ọ bu kwa n'ubọchi ọṅu-unu, na na mb͕e nile unu akara àkà, na nime nmalite ọnwa nile unu, ka unu gēwere opì abua ahu fùa n'elu àjà-nsure-ọku nile unu, na n'elu ihe àjà nke àjà-udo nile unu; ha gābu-kwa-ra unu ihe-ncheta n'iru Chineke-unu; Mu onwem bu Jehova, Chineke-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 10

Echiche Ọnu-Ọgugu 10:10 na onodu