Ọnu-Ọgugu 10:25 IGBOB

25 Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū umu Dan, nke nọ n'azu ọmuma-ulo-ikwū nile, we bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Ahieza nwa Amishadai nọ n'isi usu-ndi-agha-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 10

Echiche Ọnu-Ọgugu 10:25 na onodu