35 O rue, nime nbuli-ije ib͕e ahu, na Moses nāsi, Bilie, Jehova, ka ndi-iro-Gi b͕asa; ka ndi nākpọ Gi asì b͕apu kwa n'iru Gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 10
Echiche Ọnu-Ọgugu 10:35 na onodu