Ọnu-Ọgugu 11:16 IGBOB

16 Jehova we si Moses, Chikọtaram ọgu ndikom atọ na iri sitere na ndi-okenye Israel, ndi i maworo na ha onwe-ha bu ndi-okenye nke ndi Israel, na ndi nēle ha anya n'ọlu: gi chiri ha bia rue ulo-ikwū nzute, ka ha we soro gi guzo onwe-ha n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 11

Echiche Ọnu-Ọgugu 11:16 na onodu