Ọnu-Ọgugu 11:18 IGBOB

18 Gi si kwa ndi Israel, Do onwe-unu nsọ bayere echi, unu gēri kwa anu: n'ihi na unu akwawo ákwá na nti Jehova, si, Ònye gēme ka ayi rie anu? n'ihi na ọ diri ayi nma n'Ijipt: Jehova gēnye kwa unu anu, unu gēri kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 11

Echiche Ọnu-Ọgugu 11:18 na onodu