14 Jehova we si Moses, Ọ buru na nna-ya ab͕asa ya asọ n'iru ma-ọli, ìhere agaghi-eme ya ubọchi asa? ka emechibido ya uzọ n'azu ọmuma-ulo-ikwū ubọchi asa, emesia agāchikọta kwa ya na ndi Israel.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 12
Echiche Ọnu-Ọgugu 12:14 na onodu