Ọnu-Ọgugu 12:8 IGBOB

8 ọnu na ọnu ka M'gāgwa ya okwu ọbuná n'ile-anya, ọ bughi kwa n'ilu di iche iche; udi Jehova ka ọ gēlegide kwa anya: ọ̀ bu kwa gini mere unu nātughi egwu ikwu okwu megide orùm, bú imegide Moses?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 12

Echiche Ọnu-Ọgugu 12:8 na onodu