Ọnu-Ọgugu 13:2 IGBOB

2 Zigara onwe-gi ndikom, ka ha we ledo ala Kenean, nke Mu onwem nēnye umu Israel: otù nwoke otù nwoke diri ebo nna-ya-hà ka unu gēziga, onye ọ bula, ọ buru onye-isi n'etiti ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 13

Echiche Ọnu-Ọgugu 13:2 na onodu