Ọnu-Ọgugu 13:33 IGBOB

33 N'ebe ahu ka ayi hu-kwa-ra ndi-Nefilim, bú umu Anak, ndi sitere na ndi-Nefilim: ayi we di n'anya onwe-ayi dika ogugu, ọ bu kwa otú a ka ayi di n'anya-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 13

Echiche Ọnu-Ọgugu 13:33 na onodu