Ọnu-Ọgugu 14:14 IGBOB

14 ha gāgwa kwa ndi bi n'ala nka okwu a: ha anuwo na Gi onwe-gi, Jehova, nọ n'etiti ndi nka; n'ihi na anya na anya ka ahuworo Gi onwe-gi, Jehova, igwe-oji-Gi nēguzo kwa n'elu ha, ọ bu kwa n'ogidi igwe-oji ka Gi onwe-gi nēje ije n'iru ha n'ehihie, na n'ogidi ọku n'abali.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 14

Echiche Ọnu-Ọgugu 14:14 na onodu