Ọnu-Ọgugu 14:16 IGBOB

16 N'ihi na Jehova apughi ime ka ndi nka ba n'ala ahu nke Ọ ṅuru ha iyi inye ha, n'ihi ya ka O b͕uworo ha n'ọzara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 14

Echiche Ọnu-Ọgugu 14:16 na onodu