Ọnu-Ọgugu 14:18 IGBOB

18 Jehova adighi-ewe iwe ọsọsọ, Ọ nāba uba n'ebere, Ọ nāb͕aghara kwa ajọ omume na njehie, ma ọ dighi uzọ ọ bula Ọ gāgu ndi ikpe mara na ha bu ndi ikpe nāmaghi; Ọ nēwere kwa ajọ omume nke ndi bu nna leta umu-ha, leta umu-umu nke-atọ, leta kwa nke-anọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 14

Echiche Ọnu-Ọgugu 14:18 na onodu