Ọnu-Ọgugu 14:30 IGBOB

30 unu onwe-unu agaghi-abà n'ala ahu ma-ọli, nke M'buliri akam ime ka unu biri nime ya, ma-ọbughi Keleb nwa Jefune na Joshua nwa Nun.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 14

Echiche Ọnu-Ọgugu 14:30 na onodu