Ọnu-Ọgugu 14:9 IGBOB

9 Nání, unu enupukwala isi n'aka Jehova, unu onwe-unu atu-kwa-la egwu ndi ala ahu; n'ihi na nri-ayi ka ha bu: ihe-nchegide-ha ewezugawo onwe-ya n'aru ha, ma Jehova nọyere ayi: unu atula egwu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 14

Echiche Ọnu-Ọgugu 14:9 na onodu