3 ha we kpọkọta onwe-ha imegide Moses na imegide Eron, si ha, O zuworo unu, n'ihi na nzukọ Israel nile, ha nile n'otù n'otù, di nsọ, ọ bu kwa n'etiti ha ka Jehova nọ: ọ̀ bu kwa gini mere unu nēbuli onwe-unu kari nkpọkọta nke Jehova?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16
Echiche Ọnu-Ọgugu 16:3 na onodu