Ọnu-Ọgugu 16:38 IGBOB

38 bú ihe-igu-ọku nke ndi-nmehie ndia ndi megidere nkpuru-obi-ha, ka ewere kwa ha kpu mbadamba ihe ibu ihe-nmachita diri ebe-ichu-àjà: n'ihi na ha wetara ha nso n'iru Jehova, ha di kwa nsọ: ha gābu-kwa-ra umu Isael ihe-iriba-ama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16

Echiche Ọnu-Ọgugu 16:38 na onodu