Ọnu-Ọgugu 16:45 IGBOB

45 Sinu n'etiti nzukọ a bilie, ka M'we me ka ha gwusia dika n'otù ntabi-anya. Ha we da kpue iru-ha n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16

Echiche Ọnu-Ọgugu 16:45 na onodu