Ọnu-Ọgugu 16:47 IGBOB

47 Eron we were dika Moses kwuru, b͕abà n'etiti nkpọkọta ahu; ma, le, ihe-otiti ahu amalitewo n'etiti ndi Israel: ọ we tiye ihe-nsure-ọku ahu nēsì ísì utọ, we kpuchiere ndi ahu nmehie-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16

Echiche Ọnu-Ọgugu 16:47 na onodu