Ọnu-Ọgugu 16:7 IGBOB

7 tiye-kwa-nu ọku nime ha, tukwasi kwa n'elu ha ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'iru Jehova echi: ọ gēru kwa na nwoke ahu nke Jehova gārọputa, onye ahu bu onye nsọ: o zuworo unu, umu Livai.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16

Echiche Ọnu-Ọgugu 16:7 na onodu