Ọnu-Ọgugu 18:12 IGBOB

12 Manu nile nke kachasi nma nke manu ọhu, na manya nile nke kachasi nma nke manya-vine ọhu, na ọka, bú ihe mbu ha nke ha nēnye Jehova, gi ka M'nyeworo ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18

Echiche Ọnu-Ọgugu 18:12 na onodu