15 Nwa ọ bula nke meghere àkpà-nwa, nke anu-aru nile nke ha nēweta nso Jehova, n'etiti madu na n'etiti anu-ulo, ọ bu nke gi: nání i ghaghi ib͕aputa nwa madu buru uzọ mu, nwa anu-ulo ruru árú buru uzọ mu ka i gāb͕aputa kwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18
Echiche Ọnu-Ọgugu 18:15 na onodu