Ọnu-Ọgugu 19:17 IGBOB

17 Ha gēwere kwa ufọdu nime ntu nsure-ọku àjà-nmehie ahu bayere onye ahu ruru árú, agētiye kwa miri nērù erù n'elu ya nime ihe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 19

Echiche Ọnu-Ọgugu 19:17 na onodu