Ọnu-Ọgugu 2:31 IGBOB

31 Ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū Dan di orú nnù uzọ iri-na-iteghete, na nnù iri-na-anọ. Ha gābu ndi ikpe azu n'ibuli ije, dika ọkọlọtọ nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 2

Echiche Ọnu-Ọgugu 2:31 na onodu