34 Umu Israel we me otú a; dika ihe nile Jehova nyere Moses n'iwu si di, otú a ka ha mara ulo-ikwū-ha dika ọkọlọtọ nile ha si di, ọ bu kwa otú a ka ha buliri ije, nwoke ọ bula dika ab͕uru nile ya si di, n'ulo nna-ya-hà
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 2
Echiche Ọnu-Ọgugu 2:34 na onodu