17 n'ihi na m'ghaghi isọpuru gi nke-uku, ọ bu kwa ihe ọ bula i gāsim ka m'gēme: ma, biko, bia, kọcharam ndi nka.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 22
Echiche Ọnu-Ọgugu 22:17 na onodu