Ọnu-Ọgugu 22:22 IGBOB

22 Iwe Chineke we di ọku n'ihi na ọ nēje: mọ-ozi nke Jehova we guzo onwe-ya n'uzọ ibu onye nēmegide ya. Ma ya onwe-ya nānọkwasi na nne-inyinya-ibu-ya, umu-okorọbia-ya abua so kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 22

Echiche Ọnu-Ọgugu 22:22 na onodu