28 Jehova we saghe ọnu nne-inyinya-ibu ahu, ọ we si Belam, Gini ka m'meworo gi, na itiwom ihe ub͕ò atọ ndia?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 22
Echiche Ọnu-Ọgugu 22:28 na onodu