Ọnu-Ọgugu 22:40 IGBOB

40 Belak we chua ìgwè ehi na ìgwè ewu na aturu n'àjà, we zigara Belam, ziga-kwa-ra ndi-isi ndi ha na ya nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 22

Echiche Ọnu-Ọgugu 22:40 na onodu