Ọnu-Ọgugu 24:2 IGBOB

2 Belam we welie anya-ya abua, hu Israel ka ha nānọ n'ulo-ikwū-ha dika ebo nile ha si di; Mọ nke Chineke we dikwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24

Echiche Ọnu-Ọgugu 24:2 na onodu