1 Israel we biri na Shitim, ndi Israel we malite isoro umu-ndinyom Moab nākwa iko:
2 ndinyom ahu we kpọ ndi Israel ibia n'àjà chi nile ha; ndi Israel we rie ihe, kpọ isi ala nye chi nile ha.
3 Israel we kekọta onwe-ya n'aru Beal-peoa: iwe Jehova we di ọku megide Israel.
4 Jehova we si Moses, Chiri ndi-isi nile nke ndim, kpọgidere ha Jehova n'iru anyanwu, ka idi-ọku nke iwe Jehova we si n'aru Israel laghachi.