Ọnu-Ọgugu 25:14 IGBOB

14 Ma aha nwoke Israel ahu nke etib͕uru etib͕u, onye etib͕uru ya na nwayi Midian, bu Zimri, nwa Salu, bú onye-isi nke otú ulo nna nke ndi Simeon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 25

Echiche Ọnu-Ọgugu 25:14 na onodu