Ọnu-Ọgugu 25:18 IGBOB

18 n'ihi na ha nākpab͕u unu n'aghughọ nile ha, nke ha ji ghọb͕u unu n'okwu Peoa, na n'okwu kọzbi, bú nwa-nwayi onye-isi Midian, nwa-nne-ha nwayi, nke etib͕uru n'ubọchi ihe-otiti ahu n'okwu Peoa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 25

Echiche Ọnu-Ọgugu 25:18 na onodu