Ọnu-Ọgugu 25:7 IGBOB

7 Finehas, nwa-nwoke Eleeza, nwa Eron, bú onye-nchu-àjà, we hu ya, o we si n'etiti nzukọ Israel bilie, were ube n'aka-ya,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 25

Echiche Ọnu-Ọgugu 25:7 na onodu