18 Ndia bu ab͕uru umu-ndikom Gad, dika ndi-ha agukọtara agukọta si di, orú nnù uzọ ise, na nnu, na ọgu ise.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26
Echiche Ọnu-Ọgugu 26:18 na onodu