47 Ndia bu ab͕uru umu-ndikom Asha, dika ndi-ha agukọtara agukọta si di, orú nnù uzọ isi, na nnù iri-na-atọ, na ọgu iri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26
Echiche Ọnu-Ọgugu 26:47 na onodu