Ọnu-Ọgugu 26:51 IGBOB

51 Ndia bu ndi agukọtara agukọta nke umu Israel, orú nnù ogu uzọ atọ na uzọ iri-na-ise, na nnù anọ, na ọgu isi, na iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26

Echiche Ọnu-Ọgugu 26:51 na onodu