9 Umu-ndikom Eliab; Nemuel, na Detan, na Abairam. Ndia bu Detan ahu na Abairam ahu, ndi akpọrọ nke nzukọ Israel, ndi lusoro Moses, luso kwa Eron, ọ̀gù nime nzukọ Kora, mb͕e ha lusoro Jehova ọ̀gù:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26
Echiche Ọnu-Ọgugu 26:9 na onodu