Ọnu-Ọgugu 27:1 IGBOB

1 Ha we biarue nso, bú umu-ndinyom Zelọfehad, nwa Hifa, nwa Gilead, nwa Makia, nwa Manase, nke ab͕uru Manase nwa Josef: ndia bu aha umu-ya ndinyom; Mahla, na Noa, na Họgla, na Milka, na Tiaza.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 27

Echiche Ọnu-Ọgugu 27:1 na onodu