Ọnu-Ọgugu 27:11 IGBOB

11 Ma ọ buru na nna-ya enweghi umu-nne-ndikom, unu gēnye kwa onye-aru-ya nke di ya nso site n'ab͕uru-ya ihe-nketa-ya, ọ gēnweta kwa ya: ọ gābu-kwa-ra umu Israel ukpuru ikpé, dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 27

Echiche Ọnu-Ọgugu 27:11 na onodu