Ọnu-Ọgugu 29:13 IGBOB

13 unu gēweta kwa nso àjà-nsure-ọku, bú àjà-ọku nke ihe ísì utọ anāchuru Jehova; umu-oke-ehi iri na atọ, ebulu abua, umu-aturu iri na anọ nke b͕ara otù arọ; nke zuru okè ka ha gābu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 29

Echiche Ọnu-Ọgugu 29:13 na onodu