Ọnu-Ọgugu 3:12 IGBOB

12 Ma Mu onwem, le, esiwom n'etiti umu Israel were ndi Livai n'ọnọdu nwa ọ bula eburu uzọ mu nke nēmeghe àkpà nwa n'etiti umu Israel; ndi Livai gābu kwa ihe M'nwere:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 3

Echiche Ọnu-Ọgugu 3:12 na onodu