9 Umu Israel we dọta ndinyom Midian na umu-ntakiri-ha n'agha; ọ bu kwa anu-ulo-ha nile, na anumanu-ha nile, na àkù-ha nile, ka ha lutara n'agha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 31
Echiche Ọnu-Ọgugu 31:9 na onodu