Ọnu-Ọgugu 32:17 IGBOB

17 ma ayi onwe-ayi gējikere onwe-ayi je ọsọsọ n'iru umu Israel, rue mb͕e ayi gēme ka ha ba n'ebe-ha: ma umu-ntakiri-ayi gēbi n'obodo ndia ewusiri ike n'ihi ndi bi n'ala ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 32

Echiche Ọnu-Ọgugu 32:17 na onodu