Ọnu-Ọgugu 32:33 IGBOB

33 Moses we nye ha, bú umu Gad, na umu Reuben, na nkera ebo Manase nwa Josef, ala-eze Saihon, bú eze ndi-Amorait, na ala-eze Og, bú eze Beshan, ala ahu, dika obodo-ya nile si di n'ókè-ala nile ha, bú obodo nile nke ala ahu buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 32

Echiche Ọnu-Ọgugu 32:33 na onodu