12 Ha si n'ọzara Sin bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dọfka.
13 Ha si na Dọfka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Alush.
14 Ha si n'Alush bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Refidim, ebe ndi Israel nēnweghi miri iṅu.
15 Ha si na Refidim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Sainai.
16 Ha si n'ọzara Sainai bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kibrot-hataava.
17 Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.
18 Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.